Ruth 2:4

4Nʼoge ahụ, Boaz nʼonwe ya si na Betlehem bịarute nʼubi ahụ, kelee ndị ahụ na-aghọ mkpụrụ nʼubi sị ha, “Onyenwe anyị nọnyere unu.”

Ha niile zakwara sị ya, “Onyenwe anyị gọzie gị.”

Copyright information for IboBIU